Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 33:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ọ dịghị eze nke ọ bụ ìgwè ndị agha na-azọpụta;+

      Ọ bụghịkwa ike dị ukwuu ka a na-eji anapụta dike.+

  • Ilu 8:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.

  • Ilu 15:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ụlọ nke ndị na-ebuli onwe ha elu ka Jehova ga-etida,+ ma ọ ga-eme ka ókè nke ala nwaanyị di ya nwụrụ dịgide.+

  • Ekliziastis 9:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 M wee tụgharịa uche ọzọ hụ n’okpuru anyanwụ na ọ bụghị ndị nwere ụkwụ ọsọ na-emeri n’ọsọ,+ ọ bụghịkwa ndị dị ike na-emeri n’agha,+ ọ bụghịkwa ndị maara ihe na-enweta ihe oriri,+ ọ bụghịkwa ndị nwere nghọta na-enweta akụnụba,+ ọ bụghịkwa ndị nwere amamihe na-enweta ihu ọma;+ n’ihi na oge ọdachi na ihe a na-atụghị anya ya na-abịakwasị ha niile.+

  • Aịzaya 2:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịakwasị onye ọ bụla dị mpako na onye na-ebuli onwe ya elu, bịakwasịkwa onye ọ bụla e buliri elu ma ọ bụ onye e wedara ala;+

  • Aịzaya 16:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Anyị anụwo banyere nganga Moab, na ọ dị nganga nke ukwuu;+ mpako ya na nganga ya na oké iwe ya+—ọnụ ọ na-etu agaghị emezu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya