19 Ndị mmadụ ga-abanyekwa n’ọgba nkume nakwa n’ime ọnụ n’ihi ịtụ Jehova ụjọ nakwa iji zoo n’ihi ịdị ukwuu ya dị ebube,+ mgbe ọ ga-ebili ka ụwa wee maa jijiji.+
15 Ndị eze nke ụwa na ndị nọ n’ọkwá ukwu na ndị ọchịagha na ndị bara ọgaranya na ndị dị ike na ndị ohu niile na ndị niile nweere onwe ha wee gaa zoo n’ọgba nakwa n’oké nkume+ ndị dị n’ugwu.