14 Jehova ekwuwokwa ugbu a, sị: “Tupu afọ atọ agafee, dị ka afọ nke onye ọrụ e goro ego si dị,+ a ga-eji ụdị oké ọgba aghara ọ bụla weda ebube+ Moab ala, ndị fọdụrụnụ ga-abụkwa mmadụ ole na ole, ndị na-adịghị ike.”+
28 Ya mere, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “‘A gakwaghị agbatị oge ihe ọ bụla m kwuru ga-emezu.+ Okwu ọ bụla m ga-ekwu, a ga-eme ya,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”’”+