Abụ Ọma 75:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+ Jeremaya 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+
8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+
15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+