Abụ Ọma 44:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+ Ilu 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe onye iro gị dara, aṅụrịla ọṅụ; mgbe e mere ka ọ sụọ ngọngọ, ka obi gị ghara inwe aṅụrị,+ Abụ Ákwá 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+ Zefanaya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Anụwo m nkọcha Moab+ na-akọcha ndị m, nụkwa mkparị ụmụ Amọn+ na-akparị ha, ha na-ebulikwa onwe ha elu megide ókèala ha.
13 I mewo ka anyị bụrụ ndị ndị agbata obi anyị na-akọcha,+Bụrụkwa ndị ndị niile nọ anyị gburugburu na-akwa emo, na-akparịkwa.+
15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+
8 “Anụwo m nkọcha Moab+ na-akọcha ndị m, nụkwa mkparị ụmụ Amọn+ na-akparị ha, ha na-ebulikwa onwe ha elu megide ókèala ha.