14 Nduru m,+ gosi m ihu gị+ n’ebe mgbaba nke dị na nkume dị elu, n’ebe zoro ezo n’ụzọ kpọdara akpọda n’ugwu, ka m nụkwa olu gị, n’ihi na olu gị dị ụtọ, ị makwara mma.’”+
16 Ụjọ i mere ka a na-atụ gị na mpako nke obi gị eduhiewo gị,+ gị onye bi n’ebe mgbaba nke dị na nkume dị elu, gị onye bi n’elu ugwu nta. Ọ bụ ezie na ị kpara akwụ́ gị n’ebe dị elu dị ka ugo,+ m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.