Aịzaya 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha kere ákwà iru uju+ n’úkwù nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’ime ya. Onye ọ bụla nke nọ n’ime ya na-eti mkpu ákwá n’elu ụlọ+ ndị dị n’ime ya nakwa n’ámá obodo ya, kwara ákwá na-agbada.+ Aịzaya 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Okwu e kwuru banyere ndagwurugwu ọhụụ:+ Gịnịzi bụ nsogbu gị, nke mere ndị gị niile ji gbagoo n’elu ụlọ?+
3 Ha kere ákwà iru uju+ n’úkwù nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’ime ya. Onye ọ bụla nke nọ n’ime ya na-eti mkpu ákwá n’elu ụlọ+ ndị dị n’ime ya nakwa n’ámá obodo ya, kwara ákwá na-agbada.+
22 Okwu e kwuru banyere ndagwurugwu ọhụụ:+ Gịnịzi bụ nsogbu gị, nke mere ndị gị niile ji gbagoo n’elu ụlọ?+