Jeremaya 48:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ebe ọ bụ na ị tụkwasịrị ọrụ gị na akụ̀ gị obi, a ga-eweghara gị.+ A ga-adọrọkwa Kimọsh+ na ndị nchụàjà ya na ndị isi ya n’agha+ n’otu mgbe.+
7 Ebe ọ bụ na ị tụkwasịrị ọrụ gị na akụ̀ gị obi, a ga-eweghara gị.+ A ga-adọrọkwa Kimọsh+ na ndị nchụàjà ya na ndị isi ya n’agha+ n’otu mgbe.+