Jeremaya 46:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘M ga-enyefe ha n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka Nebukadreza eze Babịlọn+ nakwa n’aka ndị na-ejere ya ozi; e mesịa, a ga-ebirighachi n’Ijipt dị ka ọ dị n’oge ochie,’+ ka Jehova kwuru.
26 “‘M ga-enyefe ha n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka Nebukadreza eze Babịlọn+ nakwa n’aka ndị na-ejere ya ozi; e mesịa, a ga-ebirighachi n’Ijipt dị ka ọ dị n’oge ochie,’+ ka Jehova kwuru.