49 “Jehova ga-eme ka mba nke nọ n’ebe dị anya,+ nke si n’ebe ụwa sọtụrụ, buso gị agha, dị nnọọ ka ugo si efekwasị n’ihe ọ ga-eburu,+ ya bụ, mba nke ị na-agaghị aghọta asụsụ ya,+
13 Lee! Ọ ga-abịa dị ka mmiri rujuru n’ígwé, ụgbọ ịnyịnya ya dịkwa ka oké ifufe mmiri.+ Ịnyịnya ya na-efe ọsọ karịa ugo.+ Anyị efuola, n’ihi na e bukọrọwo ihe anyị!