46Bel+ ehulatawo,+ Nibo huuru ehuru; arụsị ha+ aghọọla ibu anụ ọhịa na anụ ụlọ ga na-ebu. Ibu ha, bụ́ ngwongwo ha, aghọọla ibu arọ nke anụmanụ ike gwụrụ ga na-ebu.
44 M ga-elebara Bel+ nke dị na Babịlọn anya, m ga-esi n’ọnụ ya wepụta ihe o loro.+ Mba dị iche iche agaghị enuba n’ime ya ọzọ.+ Mgbidi Babịlọn ga-adakwa.+