-
Jeremaya 51:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 M ga-eji gị kụrie onye na-azụ atụrụ na ìgwè atụrụ ya, m ga-eji gị kụrie onye ọrụ ubi na anụ abụọ o ji akọ ihe, m ga-eji gị kụrie ndị gọvanọ na ndị osote onye na-achị achị.
-