Jeremaya 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ ya;+ ha ebigbọwo.+ Ha wee mee ka ala ya bụrụ ihe ijuanya. Ha agbawo obodo ya niile ọkụ, nke mere na ọ dịghị onye bi na ha.+
15 Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ ya;+ ha ebigbọwo.+ Ha wee mee ka ala ya bụrụ ihe ijuanya. Ha agbawo obodo ya niile ọkụ, nke mere na ọ dịghị onye bi na ha.+