6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+
7 ya mere, lee! Jehova ga-eme ka ọtụtụ mmiri dị ike nke Osimiri Yufretis,+ bụ́ eze Asiria+ na ebube ya dum,+ gbagote buso ha agha.+ Ọ ga-etokwa wee tochie ọwa mmiri ya niile, sọrọkwa gafee akụkụ ya niile,