Ezikiel 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwoke emewo nwunye nwoke ibe ya ihe arụ,+ ọ bụkwa nwunye nwa ya ka nwoke mesoro omume rụrụ arụ;+ ọ bụkwa nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ, ka nwoke wedara ala n’ime gị.+
11 Nwoke emewo nwunye nwoke ibe ya ihe arụ,+ ọ bụkwa nwunye nwa ya ka nwoke mesoro omume rụrụ arụ;+ ọ bụkwa nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ, ka nwoke wedara ala n’ime gị.+