Jeremaya 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 iko ị na-akwa+ na ubé ị na-ebe dị ka ịnyịnya,+ omume rụrụ arụ ị na-eme n’ịgba akwụna. Ahụwo m ihe arụ gị+ n’elu ugwu nta ndị dị n’ọhịa. Ahụhụ ga-adịrị gị, Jeruselem! Ị pụghị ịdị ọcha+—ọ̀ bụ ruo ole mgbe?”+
27 iko ị na-akwa+ na ubé ị na-ebe dị ka ịnyịnya,+ omume rụrụ arụ ị na-eme n’ịgba akwụna. Ahụwo m ihe arụ gị+ n’elu ugwu nta ndị dị n’ọhịa. Ahụhụ ga-adịrị gị, Jeruselem! Ị pụghị ịdị ọcha+—ọ̀ bụ ruo ole mgbe?”+