Aịzaya 44:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M na-emebi ihe ịrịba ama nke ndị na-ekwu okwu na-abaghị uru, abụkwa m Onye na-eme ka ndị na-agba afa na-eme ara ara;+ Onye na-achụghachi ndị maara ihe azụ, Onye na-emekwa ka ihe ọmụma ha ghọọ ihe nzuzu;+
25 M na-emebi ihe ịrịba ama nke ndị na-ekwu okwu na-abaghị uru, abụkwa m Onye na-eme ka ndị na-agba afa na-eme ara ara;+ Onye na-achụghachi ndị maara ihe azụ, Onye na-emekwa ka ihe ọmụma ha ghọọ ihe nzuzu;+