Aịzaya 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Anụ ọhịa ndị bi n’ógbè mmiri na-adịghị ga-amakpu n’ebe ahụ. Ikwiikwii ga-ejupụta n’ụlọ ha.+ Enyí nnụnụ ga-ebikwa n’ebe ahụ, ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu ga na-awụgharị n’ebe ahụ.+ Jeremaya 51:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Babịlọn ga-aghọ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa,+ ihe ijuanya na ihe a na-afụrụ mkpọrọhịhị, n’enweghị onye bi ya.+ Mkpughe 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee jiri oké olu tie mkpu,+ sị: “Ọ dawo! Babịlọn Ukwu ahụ adawo,+ ọ ghọwokwa ebe obibi nke ndị mmụọ ọjọọ na ebe zoro ezo nke ume ọ bụla e kupụrụ ekupụ+ nke na-adịghị ọcha na ebe zoro ezo nke anụ ufe niile na-adịghị ọcha, nke a kpọkwara asị!+
21 Anụ ọhịa ndị bi n’ógbè mmiri na-adịghị ga-amakpu n’ebe ahụ. Ikwiikwii ga-ejupụta n’ụlọ ha.+ Enyí nnụnụ ga-ebikwa n’ebe ahụ, ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu ga na-awụgharị n’ebe ahụ.+
37 Babịlọn ga-aghọ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa,+ ihe ijuanya na ihe a na-afụrụ mkpọrọhịhị, n’enweghị onye bi ya.+
2 O wee jiri oké olu tie mkpu,+ sị: “Ọ dawo! Babịlọn Ukwu ahụ adawo,+ ọ ghọwokwa ebe obibi nke ndị mmụọ ọjọọ na ebe zoro ezo nke ume ọ bụla e kupụrụ ekupụ+ nke na-adịghị ọcha na ebe zoro ezo nke anụ ufe niile na-adịghị ọcha, nke a kpọkwara asị!+