Jeremaya 50:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ya mere, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri+ ime Babịlọn,+ na ihe o bu n’uche ime ala ndị Kaldia.+ N’ezie, a ga na-adọkpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha.+ N’ezie, ọ ga-eme ka ebe ịta nri ha tọgbọrọ n’efu n’ihi ha.+
45 Ya mere, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri+ ime Babịlọn,+ na ihe o bu n’uche ime ala ndị Kaldia.+ N’ezie, a ga na-adọkpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha.+ N’ezie, ọ ga-eme ka ebe ịta nri ha tọgbọrọ n’efu n’ihi ha.+