Habakọk 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-enwetara ụlọ ya uru ọjọọ,+ iji kpaa akwụ ya n’ebe dị elu, ka e wee napụta ya n’ọdachi!+ Mkpughe 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wụkwasịkwara ájá n’isi ha,+ tiekwa mkpu, na-akwa ákwá, na-erukwa uju,+ na-asị, ‘Ewoo, ewoo—obodo ukwu ahụ, bụ́ ebe ndị niile nwere ụgbọ mmiri n’oké osimiri+ bara ọgaranya+ site n’oké akụnụba ya, n’ihi na n’otu awa ka a lara ya n’iyi!’+
9 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-enwetara ụlọ ya uru ọjọọ,+ iji kpaa akwụ ya n’ebe dị elu, ka e wee napụta ya n’ọdachi!+
19 Ha wụkwasịkwara ájá n’isi ha,+ tiekwa mkpu, na-akwa ákwá, na-erukwa uju,+ na-asị, ‘Ewoo, ewoo—obodo ukwu ahụ, bụ́ ebe ndị niile nwere ụgbọ mmiri n’oké osimiri+ bara ọgaranya+ site n’oké akụnụba ya, n’ihi na n’otu awa ka a lara ya n’iyi!’+