Aịzaya 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Lee, m na-akpali ndị Midia+ ibuso ha agha, ndị ọ na-enweghị ihe ha ji ọlaọcha kpọrọ, ndị na-enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo. Jeremaya 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 na ndị eze niile nke Zimraị na ndị eze niile nke Ilam+ na ndị eze niile nke ndị Midia;+ Daniel 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Darayọs+ onye Midia wee weghara alaeze ahụ mgbe ọ dị ihe dị ka afọ iri isii na abụọ.
17 “Lee, m na-akpali ndị Midia+ ibuso ha agha, ndị ọ na-enweghị ihe ha ji ọlaọcha kpọrọ, ndị na-enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo.