2 Ndị Eze 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ụbọchị ya, Nebukadneza+ eze Babịlọn gbagotere, Jehoyakim wee bụrụ onye na-ejere ya ozi+ ruo afọ atọ. Otú ọ dị, ọ tụgharịrị wee nupụrụ ya isi. 2 Ihe E Mere 36:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya.+
24 N’ụbọchị ya, Nebukadneza+ eze Babịlọn gbagotere, Jehoyakim wee bụrụ onye na-ejere ya ozi+ ruo afọ atọ. Otú ọ dị, ọ tụgharịrị wee nupụrụ ya isi.
5 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya.+