58 “Ọ bụrụ na i lezighị anya debe ihe niile e kwuru n’iwu a, bụ́ ndị e dere n’akwụkwọ+ a, ka i wee tụọ egwu aha a nke dị ebube+ ma dị egwu,+ bụ́ Jehova+ Chineke gị,
4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+