Levitikọs 26:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 M ga-enyefe obodo unu dị iche iche n’ọnụ mma agha+ ma mee ka ebe nsọ unu niile tọgbọrọ n’efu,+ m gaghị anụrụ ísì ụtọ nke àjà unu.+ Jeremaya 34:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Lee, m ga-enye iwu,’ ka Jehova kwuru, ‘m ga-eme ka ha lọghachi n’obodo a,+ ha ga-ebuso ya agha, weghara ya ma gbaa ya ọkụ;+ m ga-emekwa ka obodo niile dị na Juda tọgbọrọ n’efu n’enweghị onye bi ha.’”+ Jeremaya 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Kaldia ga-abịaghachi buso obodo a agha, ha ga-eweghara ya ma gbaa ya ọkụ.”+
31 M ga-enyefe obodo unu dị iche iche n’ọnụ mma agha+ ma mee ka ebe nsọ unu niile tọgbọrọ n’efu,+ m gaghị anụrụ ísì ụtọ nke àjà unu.+
22 “‘Lee, m ga-enye iwu,’ ka Jehova kwuru, ‘m ga-eme ka ha lọghachi n’obodo a,+ ha ga-ebuso ya agha, weghara ya ma gbaa ya ọkụ;+ m ga-emekwa ka obodo niile dị na Juda tọgbọrọ n’efu n’enweghị onye bi ha.’”+