1 Ndị Eze 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O ji ọla kọpa+ kpụọ ihe abụọ a ga-edokwasị n’elu ogidi ndị ahụ. Otu n’ime ihe abụọ ahụ dị kubit ise n’ịdị elu, nke ọzọ dịkwa kubit ise n’ịdị elu.
16 O ji ọla kọpa+ kpụọ ihe abụọ a ga-edokwasị n’elu ogidi ndị ahụ. Otu n’ime ihe abụọ ahụ dị kubit ise n’ịdị elu, nke ọzọ dịkwa kubit ise n’ịdị elu.