Jeremaya 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Dị ka ọkwà nke kpokọtara àkwá ọ na-eyighị, otú ahụ ka onye ji ikpe na-ezighị ezi na-akpa akụ̀ dị.+ Ọ ga-ahapụ ya n’ọkara ndụ ya,+ n’ikpeazụ ya, ọ ga-abụ onye na-amaghị ihe.”+
11 Dị ka ọkwà nke kpokọtara àkwá ọ na-eyighị, otú ahụ ka onye ji ikpe na-ezighị ezi na-akpa akụ̀ dị.+ Ọ ga-ahapụ ya n’ọkara ndụ ya,+ n’ikpeazụ ya, ọ ga-abụ onye na-amaghị ihe.”+