Ezikiel 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Afa o ji aka nri ya gbaa gosiri na ha kwesịrị ịga Jeruselem, iguzobe ihe e ji akwatu mgbidi,+ imeghe ọnụ kwuo ka e gbuo ndị mmadụ, itisi mkpu agha ike,+ iguzobe ihe e ji akwatu mgbidi n’ọnụ ụzọ ámá, ịma ékpè, iwu mgbidi nnọchibido.+ Luk 19:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 N’ihi na ụbọchị ga-abịakwasị gị mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ+ wuo ogige+ gburugburu gị, ha ga-agbakwa gị gburugburu+ ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+
22 Afa o ji aka nri ya gbaa gosiri na ha kwesịrị ịga Jeruselem, iguzobe ihe e ji akwatu mgbidi,+ imeghe ọnụ kwuo ka e gbuo ndị mmadụ, itisi mkpu agha ike,+ iguzobe ihe e ji akwatu mgbidi n’ọnụ ụzọ ámá, ịma ékpè, iwu mgbidi nnọchibido.+
43 N’ihi na ụbọchị ga-abịakwasị gị mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ+ wuo ogige+ gburugburu gị, ha ga-agbakwa gị gburugburu+ ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+