Ilu 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jisie ịdọ aka ná ntị ike;+ ahapụla ya.+ Chekwaa ya, n’ihi na ọ bụ ya bụ ndụ gị.+ Zefanaya 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M sịrị, ‘Ị ghaghị ịtụ egwu m; ị ga-anara ịdọ aka ná ntị’;+ ka e wee ghara ibipụ ebe obibi ya+—m ga-eme ka ọ zaa ajụjụ ihe ahụ niile.+ N’ezie, ọ na-enu ha enu n’obi ime ihe ọjọọ.+
7 M sịrị, ‘Ị ghaghị ịtụ egwu m; ị ga-anara ịdọ aka ná ntị’;+ ka e wee ghara ibipụ ebe obibi ya+—m ga-eme ka ọ zaa ajụjụ ihe ahụ niile.+ N’ezie, ọ na-enu ha enu n’obi ime ihe ọjọọ.+