Jeremaya 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ gbajiri agbaji nke ada bụ́ ndị m, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, “Udo dị! Udo dị!” mgbe udo na-adịghị.+
11 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ gbajiri agbaji nke ada bụ́ ndị m, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, “Udo dị! Udo dị!” mgbe udo na-adịghị.+