10 Ha wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị, ‘Anyị emehiewo,+ n’ihi na anyị ahapụwo Jehova wee fee Bel+ na ihe oyiyi Ashtọret+ ofufe; ugbu a kwa, napụta+ anyị n’aka ndị iro anyị, ka anyị wee jeere gị ozi.’
2 “Ha kpọrọ ha.+ Ka ha na-akpọ ha, otú ahụ ka ha na-apụ n’ihu ha.+ Ha malitere ịchụrụ ihe oyiyi Bel àjà,+ ha malitekwara isurere ihe oyiyi a pịrị apị ihe nsure ọkụ.+