Levitikọs 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Unu ga-arụzukwa ọrụ dịịrị unu n’ebe m nọ wee ghara ime nke ọ bụla n’omenala rụrụ arụ ndị e meworo tupu unu abịa,+ ka unu wee ghara iji ha mee onwe unu ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”
30 Unu ga-arụzukwa ọrụ dịịrị unu n’ebe m nọ wee ghara ime nke ọ bụla n’omenala rụrụ arụ ndị e meworo tupu unu abịa,+ ka unu wee ghara iji ha mee onwe unu ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”