Luk 11:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu wepụrụ mkpịsị ugodi nke ihe ọmụma;+ unu onwe unu abanyeghị, unu gbochikwara ndị chọrọ ịbanye!”+ Jọn 8:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 ma unu amabeghị ya.+ Ma amaara m ya.+ Ọ bụrụkwa na mụ asị na amaghị m ya, m ga-adị ka unu, wee bụrụ onye ụgha. Ma amaara m ya, ana m edebekwa okwu ya.+
52 “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu wepụrụ mkpịsị ugodi nke ihe ọmụma;+ unu onwe unu abanyeghị, unu gbochikwara ndị chọrọ ịbanye!”+
55 ma unu amabeghị ya.+ Ma amaara m ya.+ Ọ bụrụkwa na mụ asị na amaghị m ya, m ga-adị ka unu, wee bụrụ onye ụgha. Ma amaara m ya, ana m edebekwa okwu ya.+