Nehọm 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ.
5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ.