Jeremaya 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Eriri afọ m, eriri afọ m! Obi na-egbusi m mgbu ike.+ Obi m na-agba ghara ghara.+ Apụghị m ịgbachi nkịtị, n’ihi na mkpụrụ obi m anụwo ụda opi, ya bụ, opi agha.+ Jeremaya 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọkpụkpụ gbajiri agbaji+ nke ada bụ́ ndị m emewo ka ahụ́ gwụ m.+ Anọ m ná mwute. Anọ m n’ijuanya.+ Abụ Ákwá 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anya akpọọla m ebe m na-akwa ákwá.+ Afọ agbarụwo m.+Imeju m awụsarala n’ala dị ka mmiri,+ n’ihi na e bibiwo ada bụ́ ndị m,+N’ihi na ụmụntakịrị na ụmụ na-aṅụ ara na-ada mbà n’ámá obodo.+
19 Eriri afọ m, eriri afọ m! Obi na-egbusi m mgbu ike.+ Obi m na-agba ghara ghara.+ Apụghị m ịgbachi nkịtị, n’ihi na mkpụrụ obi m anụwo ụda opi, ya bụ, opi agha.+
11 Anya akpọọla m ebe m na-akwa ákwá.+ Afọ agbarụwo m.+Imeju m awụsarala n’ala dị ka mmiri,+ n’ihi na e bibiwo ada bụ́ ndị m,+N’ihi na ụmụntakịrị na ụmụ na-aṅụ ara na-ada mbà n’ámá obodo.+