Ezikiel 20:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 M ga-akpọbatakwa unu n’ala ịkpa nke ndị dị iche iche+ ma mee ka mụ na unu baa n’ikpe ihu n’ihu n’ebe ahụ.+ Maịka 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nụrụnụ okwu ikpe Jehova, unu ugwu niile, nụrụkwanụ, unu ihe ndị na-adịte anya, unu ntọala ụwa;+ n’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu ikpe, ọ bụkwa ya na Izrel ga-arụrịta ụka:+
35 M ga-akpọbatakwa unu n’ala ịkpa nke ndị dị iche iche+ ma mee ka mụ na unu baa n’ikpe ihu n’ihu n’ebe ahụ.+
2 Nụrụnụ okwu ikpe Jehova, unu ugwu niile, nụrụkwanụ, unu ihe ndị na-adịte anya, unu ntọala ụwa;+ n’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu ikpe, ọ bụkwa ya na Izrel ga-arụrịta ụka:+