Jeremaya 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ahụhụ ga-adịrị ndị ọzụzụ atụrụ ndị na-egbu atụrụ ndị nọ n’ebe ịta nri m, na-achụsasịkwa ha!”+ ka Jehova kwuru. Ezikiel 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha ji nke nta nke nta gbasasịa n’ihi na e nweghị onye na-azụ ha.+ Ha wee ghọọrọ anụ ọhịa niile nri, ha na-agbasasịkwa.+
23 “Ahụhụ ga-adịrị ndị ọzụzụ atụrụ ndị na-egbu atụrụ ndị nọ n’ebe ịta nri m, na-achụsasịkwa ha!”+ ka Jehova kwuru.
5 Ha ji nke nta nke nta gbasasịa n’ihi na e nweghị onye na-azụ ha.+ Ha wee ghọọrọ anụ ọhịa niile nri, ha na-agbasasịkwa.+