Abụ Ọma 79:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha eripịawo Jekọb,+Ha emewokwa ka ebe obibi ya tọgbọrọ n’efu.+ Jeremaya 51:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Nebukadreza eze Babịlọn eriela m;+ o tinyewo m n’ọgba aghara. O mewo ka m dịrị ka okpokoro ite. O lowo m dị ka nnukwu agwọ;+ o riwo ihe ọma m rijuo afọ. Ọ ṅachapụwo m.
34 “Nebukadreza eze Babịlọn eriela m;+ o tinyewo m n’ọgba aghara. O mewo ka m dịrị ka okpokoro ite. O lowo m dị ka nnukwu agwọ;+ o riwo ihe ọma m rijuo afọ. Ọ ṅachapụwo m.