Jenesis 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+ Abụ Ọma 120:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Efuola m, n’ihi na ebiriwo m dị ka ọbịa na Mishek!+Ebiriwo m n’ụlọikwuu m mara n’etiti ụlọikwuu ndị Kida.+ Jeremaya 49:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ,+ bụ́ ndị Nebukadreza eze Babịlọn meriri:+ “Bilienụ gaa Kida bukọrọ ihe ụmụ ndị Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+
13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+
5 Efuola m, n’ihi na ebiriwo m dị ka ọbịa na Mishek!+Ebiriwo m n’ụlọikwuu m mara n’etiti ụlọikwuu ndị Kida.+
28 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ,+ bụ́ ndị Nebukadreza eze Babịlọn meriri:+ “Bilienụ gaa Kida bukọrọ ihe ụmụ ndị Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+