2 Ndị Eze 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Zedekaya gbara afọ iri abụọ na otu+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna. 2 Ihe E Mere 36:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Zedekaya+ gbara afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Jeremaya 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nke a bụ okwu+ Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Eze Zedekaya+ ziri Pash-họ+ nwa Malkaịja na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, ka ha gakwuru ya, sị ya: Jeremaya 39:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’afọ nke iri na otu nke ọchịchị Zedekaya, n’ọnwa nke anọ, n’abalị itoolu n’ọnwa ahụ, a kwaturu mgbidi obodo ahụ.+
18 Zedekaya gbara afọ iri abụọ na otu+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna.
11 Zedekaya+ gbara afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+
21 Nke a bụ okwu+ Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Eze Zedekaya+ ziri Pash-họ+ nwa Malkaịja na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, ka ha gakwuru ya, sị ya:
2 N’afọ nke iri na otu nke ọchịchị Zedekaya, n’ọnwa nke anọ, n’abalị itoolu n’ọnwa ahụ, a kwaturu mgbidi obodo ahụ.+