Abụ Ọma 80:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mere ka otu osisi vaịn si n’Ijipt pụọ.+Ị nọ na-achụpụ mba dị iche iche, ka i wee kụọ ya.+ Aịzaya 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ banyere ubi vaịn ya,+ ya bụ, abụ banyere onye m hụrụ n’anya. Ọ dị ubi vaịn onye m hụrụ n’anya nwere n’akụkụ ugwu nke na-eme nri.
5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ banyere ubi vaịn ya,+ ya bụ, abụ banyere onye m hụrụ n’anya. Ọ dị ubi vaịn onye m hụrụ n’anya nwere n’akụkụ ugwu nke na-eme nri.