Jeremaya 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Geenụ ntị! Akụkọ dị! Lee, o rutewo, tinyere oké mkpọtụ nke si n’ala dị n’ebe ugwu,+ iji mee ka obodo ndị dị na Juda ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ọgba nkịta ọhịa.+ Jeremaya 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Juda na-eru uju,+ ọnụ ụzọ ámá ya niile emebiwo.+ Ha adaruwo ala ná mwute,+ Jeruselem etiwokwa mkpu ákwá.+
22 Geenụ ntị! Akụkọ dị! Lee, o rutewo, tinyere oké mkpọtụ nke si n’ala dị n’ebe ugwu,+ iji mee ka obodo ndị dị na Juda ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ọgba nkịta ọhịa.+
2 Juda na-eru uju,+ ọnụ ụzọ ámá ya niile emebiwo.+ Ha adaruwo ala ná mwute,+ Jeruselem etiwokwa mkpu ákwá.+