Ezikiel 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Wepụ ákwà ahụ e kere ya n’isi, kpupụkwa okpueze ya.+ Nke a agaghị adịkwa otú ọ dịbu.+ Mee ka ọbụna onye dị ala dịrị elu,+ meekwa ka onye nke dị elu* dịrị ala.+
26 nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Wepụ ákwà ahụ e kere ya n’isi, kpupụkwa okpueze ya.+ Nke a agaghị adịkwa otú ọ dịbu.+ Mee ka ọbụna onye dị ala dịrị elu,+ meekwa ka onye nke dị elu* dịrị ala.+