Abụ Ọma 44:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova, biko, bilie. Gịnị mere i ji na-ehi ụra?+Teta. Ajụla anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 59:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Lee! Aka Jehova adịghị mkpụmkpụ nke na ọ pụghị ịzọpụta unu,+ ọ bụghịkwa onye ntị ike nke na ọ pụghị ịnụ ihe.+
59 Lee! Aka Jehova adịghị mkpụmkpụ nke na ọ pụghị ịzọpụta unu,+ ọ bụghịkwa onye ntị ike nke na ọ pụghị ịnụ ihe.+