20 “Olee nke gbasara m na unu na-eweta ọbụna frankinsens nke si Shiba,+ na-ewetakwa ahịhịa na-esi ísì ụtọ nke si n’ala dị anya? Àjà unu nke a na-esurecha n’ọkụ adịghị enye m obi ụtọ,+ àjà nkịtị unu na-achụ adịghịkwa atọ m ụtọ.”+
22 Ma, ọ bụrụ na unu achụọrọ m àjà a na-esurecha n’ọkụ,+ ọbụna nye m onyinye maka inweta ihu ọma, ha agaghị atọ m ụtọ,+ m gaghịkwa ele àjà udo nke unu ji anụ mara abụba na-achụ anya.+