Jeremaya 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Edunyeghị m ndị amụma ahụ, ma ha onwe ha gbaara ọsọ gawa. Agwaghị m ha ihe ọ bụla, ma ha onwe ha buru amụma.+ Jeremaya 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘N’ihi na edunyeghị m ha,’ ka Jehova kwuru, ‘kama ha na-ebu amụma ụgha n’aha m, ka m wee chụsaa unu,+ unu ewee laa n’iyi,+ unu onwe unu na ndị amụma bụ́ ndị na-eburu unu amụma.’”+
21 “Edunyeghị m ndị amụma ahụ, ma ha onwe ha gbaara ọsọ gawa. Agwaghị m ha ihe ọ bụla, ma ha onwe ha buru amụma.+
15 “‘N’ihi na edunyeghị m ha,’ ka Jehova kwuru, ‘kama ha na-ebu amụma ụgha n’aha m, ka m wee chụsaa unu,+ unu ewee laa n’iyi,+ unu onwe unu na ndị amụma bụ́ ndị na-eburu unu amụma.’”+