Levitikọs 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka mkpụrụ obi nwụrụ anwụ,+ unu egbukwala egbugbu n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova. Diuterọnọmi 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ. Jeremaya 41:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na e nwere ndị ikom si Shikem,+ Shaịlo+ na Sameria+ bịa, ndị ikom iri asatọ ndị kpụchara ajị agba ha,+ dọwaakwa uwe mwụda ha ma bekasịa onwe ha ahụ́,+ ha ji àjà ọka* na frankinsens+ na-abịa n’ụlọ Jehova.
28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka mkpụrụ obi nwụrụ anwụ,+ unu egbukwala egbugbu n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova.
14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ.
5 na e nwere ndị ikom si Shikem,+ Shaịlo+ na Sameria+ bịa, ndị ikom iri asatọ ndị kpụchara ajị agba ha,+ dọwaakwa uwe mwụda ha ma bekasịa onwe ha ahụ́,+ ha ji àjà ọka* na frankinsens+ na-abịa n’ụlọ Jehova.