Job 34:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na anya ya na-ahụ ụzọ mmadụ,+Ọ na-ahụkwa nzọụkwụ ya niile. Abụ Ọma 90:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I debewokwa njehie anyị kpọmkwem n’ihu gị,+Debekwa mmehie ndị anyị mere na nzuzo* n’ihu gị nke na-egbuke egbuke.+ Ilu 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ụzọ mmadụ dị n’ihu Jehova,+ ọ na-echebara ụzọ ya niile echiche.+ Ilu 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anya Jehova dị n’ebe niile,+ na-elegide ndị ọjọọ na ndị ọma.+ Jeremaya 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 gị onye nzube ya dị ebube+ na onye ọrụ ya dị ukwuu,+ onye ji anya ya ahụ ụzọ niile nke ụmụ mmadụ,+ iji kwụọ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị nakwa dị ka ihe o metara si dị;+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
8 I debewokwa njehie anyị kpọmkwem n’ihu gị,+Debekwa mmehie ndị anyị mere na nzuzo* n’ihu gị nke na-egbuke egbuke.+
19 gị onye nzube ya dị ebube+ na onye ọrụ ya dị ukwuu,+ onye ji anya ya ahụ ụzọ niile nke ụmụ mmadụ,+ iji kwụọ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị nakwa dị ka ihe o metara si dị;+
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+