Aịzaya 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+ Abụ Ákwá 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị okenye nke ada bụ́ Zayọn nọ ọdụ n’ala nkịtị, bụ́ ebe ha deere duu.+Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi.+ Ha kere ákwà iru uju n’úkwù.+Ụmụ agbọghọ Jeruselem ekpudowo ihu n’ala.+
26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+
10 Ndị okenye nke ada bụ́ Zayọn nọ ọdụ n’ala nkịtị, bụ́ ebe ha deere duu.+Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi.+ Ha kere ákwà iru uju n’úkwù.+Ụmụ agbọghọ Jeruselem ekpudowo ihu n’ala.+