Jeremaya 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E bibiwo ụlọikwuu m, e gbubiwokwa ụdọ ụlọikwuu m niile.+ Ụmụ m esiwo n’ebe m nọ pụọ, ha anọkwaghị.+ Ọ dịkwaghị onye na-agbasa ụlọikwuu m, ọ dịkwaghị onye na-eweli ákwà ụlọikwuu m elu.
20 E bibiwo ụlọikwuu m, e gbubiwokwa ụdọ ụlọikwuu m niile.+ Ụmụ m esiwo n’ebe m nọ pụọ, ha anọkwaghị.+ Ọ dịkwaghị onye na-agbasa ụlọikwuu m, ọ dịkwaghị onye na-eweli ákwà ụlọikwuu m elu.