Abụ Ọma 80:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 I mere ka anyị ghọọ ihe ndị agbata obi anyị kwo na-alụ ọgụ,+Ndị iro anyị na-akwakwa anyị emo otú o si masị ha.+ Aịzaya 47:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+ Zekaraya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+
6 I mere ka anyị ghọọ ihe ndị agbata obi anyị kwo na-alụ ọgụ,+Ndị iro anyị na-akwakwa anyị emo otú o si masị ha.+
6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+
15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+